0^MakJọn omee baptizim edozie ụzọBaptizim na ọnwụnwa JisọsMbido ọrụ nkwusaỌkpụkpọ ndị na-eso ụzọ yaJisọs chụpụrụ mmụọ ọjọọJisọs agwọọ ọtụtụ mmadụJisọs apụọ ikpe ekpere naanị yaJisọs agwọọ onye ekpentaJisọs agwọọ onye ahụ ya kpọnwụrụỌkpụkpọ LivayịAjụjụ banyere ibu ọnụOnyenwe ụbọchị izuikeỌgwụgwọ onye aka ya kpọnwụrụIgwe mmadụ esoro JisọsJisọs họrọ ndị ozi iri na abụọEbubo ndị ezinaụlọ Jisọs na ndị nkuzi boro yaNne na ụmụnne JisọsIlu banyere ọgha mkpụrụIheọkụ dị nʼelu tebulIlu banyere otu mkpụrụ si etoIlu banyere mkpụrụ MọstaadịJisọs emee ka ifufe kwụsịJisọs agwọọ nwoke mmụọ ọjọọ bi nʼime yaAda Jairọs na nwanyị nwere okwukweOnye amụma na-enweghị ugwuNzipụ ndị ozi iri na abụọỌnwụ Jọn omee baptizimJisọs enye puku mmadụ ise nriJisọs agaa ije nʼelu mmiriỌgwụgwọ ọrịa na GenesaretIhe dị ọcha na ihe na-adịghị ọchaOkwukwe nwanyị SiriaỌgwụgwọ onye ntị chiri na onye ogbuJisọs enye puku mmadụ anọ nriIhe na-eko achịcha nke ndị Farisii na HerọdJisọs agwọọ onye ìsì na BetsaidaỌgbụgba ama Pita banyere KraịstJisọs ekwuo okwu ọnwụ yaIhe ọ ga-efu iso JisọsNnwogha JisọsAjụjụ banyere ỊlaịjaJisọs agwọọ nwa mmụọ ọjọọ bi nʼime yaJisọs ekwuokwa okwu ọzọ banyere ọnwụ yaOnye kachasị ukwuuOnye na-emegideghị anyị dịnyeere anyịIduba na mmehieOzizi banyere ịgba alụkwaghị mJisọs na ụmụntakịrịOnye Ọgaranya na Alaeze ChinekeOkwu ọzọ Jisọs kwuru banyere ọnwụ yaArịrịọ Jemis na JọnỌgwụgwọ Batimiọs onyeisiJisọs abaa JerusalemOsisi fiig a bụrụ ọnụJisọs achụpụ ndị ahịaOsisi fiig ahụ a kpọnwụọAjụjụ banyere ike JisọsIlu banyere ndị ọrụ ubi ọjọọỊtụ ụtụ nye SizaỌlụlụ nwunye nʼoge mbilite nʼọnwụIwu kachasị mkpaKraịst ọ bụ nwa onye?Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi iwuOnyinye nwanyị di ya nwụrụAmụma banyere mmebi nke ụlọnsọ ukwuMmalite nke ahụhụỌbịbịa Onye nke nzọpụtaIhe mmụta site nʼosisi fiigMmadụ ọbụla amaghị oge ahụOtite mmanụ Jisọs na BetaniOriri Mmemme NgabigaMmalite nke oriri nsọJisọs ekwuo maka ngọnarị PitaEkpere Jisọs nʼogige GetsameniNjide e jidere JisọsJisọs nʼihu ndị ikpe ndị JuuPita agọnarị JisọsJisọs nʼihu PailetNdị agha ejiri Jisọs mee ihe ọchịMkpọgide Jisọs nʼobeỌnwụ JisọsOlili JisọsMbilite nʼọnwụ Jisọs